Gaa na ọdịnaya

Philadelphia

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

| Ahà = Philadelphia | Ka ndị mmadụ si biri na ya = Consolidated city-county | Ka o si.malite = Ancient Greek φίλος phílos ('beloved, dear')

William Penn chọpụtara obodo a bụ Philadelphia n'afọ̀ 1682. Ọ bụ obodo mbà Briteenụ maara dịka Quaker. Ọ na-ekwusi okwu ike maka mmadụ inwe okpukperechi masịrị ya, religious freedom, bụrụ kwa isi obodo na mgbe mbà Briteenụ chịrị Province of Pennsylvania.[1]:4–5[2]:21–22

  1. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; no text was provided for refs named "W. W. Norton & Company-1982".
  2. Brookes, Karin; Gattuso, John; Harry, Lou; Jardim, Edward; Kraybill, Donald; Lewis, Susan; Nelson, Dave; Turkington, Carol (2005), Ross, Zoë (ed.), Insight Guides: Philadelphia and Surroundings (Second (Updated) ed.), APA Publications, ISBN 1-58573-026-2